Unu Kene Biafra...

View previous topic View next topic Go down

Nwabiafra
Nwabiafra
Female Posts : 46
Posts Like : 13

PostNwabiafra Fri Oct 21, 2016 3:50 pm

Unu Kene Biafra... 14344940_1267930169907830_5889952843875889928_n
Unu Kene Biafra... Ala nke owuwa anyanwu anyi huru na anya nke ukwuu. Anyi emerigo ndi iroh anyi, unu kene Biafra. Chukwu Okike Abiama gozie Biafra, o bu na nya ka anyi tukwasiri nchekwube. Tieenu mkpu ya,guoonu egwu ya,unu kene Biafra. Chukwu Okike Abiama gozie Biafra, anyi ejirigo nnukwu anuri nwe puta na ebe ndi iroh anyi gbara anyi okirikiri dum. Na agbanyeghi mmekpa ahu na ahuhu niile, anyi turu ugo di oke egwu puta. Opi ike anyi na adasikwa ike n'ike na abuoma nke anyi dikwazi ebube,Abu mmeri, kweebenu ukwee ya...unu kene Biafra.Unu kene Biafra, Anyi ga na echetakwa oge niile ndi umunne anyi nwuru site n'ogu nke nwere onwe nkea anyi,unu kenenu ndi Odogwu anyi niile.Kwa Ututu na abali obuna ,mkpu akwa ekpere anyi ga na eru gi nti O Chukwu Okike Abiama di nso,kpeebenu ekpere oge niile... unu kene Biafra. Unu kene Biafra... Ugbua kpakpando anyi na amukesi ebe niile uwa soturu,anyi na arionu gi obi umeala. Chukwu Okike Abiama gozie ma chekwaba umu ya niile,ndi nke ya bu agburu ahotara ahota, unu toonu ako na' uche nke Onye nwe anyi nyere anyi, ijiri gboochie anyi na iwe na onuma nke nnukwu oke amamihe nke inyere anyi ga enwetere anyi n' aka ndi iroh anyi... Biafra Biafra Ihe gi na amukesikwa ebebee ebebeee... Iseee!! (Anthem)... Happy weekend folks. C. G. N.

Unu Kene Biafra... 14317337_1267930199907827_2769902965104408665_n

Unu Kene Biafra... 14370107_1267930149907832_3236955423144233784_n
Biafranspalace
Biafranspalace
Admin
Male State : Enugu
Posts : 116
Posts Like : 29
https://biafranpalace.forumotion.com

PostBiafranspalace Fri Oct 21, 2016 5:36 pm

U sabi speak ibooo...

View previous topic View next topic Back to top



Create an account or log in to leave a reply

You need to be a member in order to leave a reply.

Create an account

Join our community by creating a new account. It's easy!


Create a new account

Log in

Already have an account? No problem, log in here.


Log in

Related topics Unu Kene Biafra...

    New topics in same category


      Permissions in this forum:
      You cannot reply to topics in this forum